Ndi-Ikpe 6:25 Bible Nso (IGBOB)

O rue, n'abali ahu, na Jehova siri ya, Were oke-ehi nke nna-gi nwere, bú oke-ehi nke-abua, nke b͕ara arọ asa, kwadà kwa ebe-ichu-àjà Beal nke nna-gi nwere, b͕utu kwa Ashera nke di n'akuku ya:

Ndi-Ikpe 6

Ndi-Ikpe 6:18-33