Ndi-Ikpe 5:29-31 Bible Nso (IGBOB)

29. Ndi-isi-ya ndinyom ndi mara ihe nāza ya,E, ya onwe-ya nēkwughachiri onwe-ya okwu-ọnu-ya nile,

30. Hà achọtaghi? hà ekèghi ihe-nkwata?Otù nwa-ab͕ọghọ, umu-ab͕ọghọ abua, gādiri nwoke ọ bula, n'isi n'isi;Ihe-nkwata, bú uwe esijiri esiji, diri Sisera,Ihe-nkwata, bú uwe esijiri esiji nke akpara nke-ọma,Bú uwe esijiri esiji nke akpara nke-ọma n'akuku abua, nke diri olu ndi akwatara?

31. Otú a ka ndi-iro-Gi nile gāla n'iyi, Jehova:Ma ndi nāhu Ya n'anya gādi ka anyanwu mb͕e ọ nāputa n'ike-ya.Ala we di jū ọgu arọ abua.

Ndi-Ikpe 5