Teta, teta, Debora;Teta, teta, kwue okwu abù:Bilie, Berak, dọta usu ndi i dọtara n'agha n'agha, gi nwa Abinoam.