Ndi-Ikpe 4:16 Bible Nso (IGBOB)

Ma Berak churu ub͕ọ-ala-ya nile n'azu, na n'azu ọmuma-ulo-ikwū-ya, rue Haroshet nke mba di iche iche ọzọ: ọmuma-ulo-ikwū nile nke Sisera we da n'ọnu mma-agha; ọ dighi otù nwoke fọduru.

Ndi-Ikpe 4

Ndi-Ikpe 4:8-18