Ndi-Ikpe 3:9 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel we tikue Jehova, Jehova we me ka onye-nzọputa biliere umu Israel, ọ we zọputa ha, bú Ọtniel nwa Kenaz, nwa-nne ntà Keleb.

Ndi-Ikpe 3

Ndi-Ikpe 3:1-10