Ndi-Ikpe 3:15 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel we tikue Jehova, Jehova we me ka onye-nzọputa biliere ha, bú Ihud nwa Gira, onye Benjamin, onye nēme aka-ekpe: umu Israel we si n'aka-ya zigara Eglon eze Moab onyinye-inata-iru-ọma.

Ndi-Ikpe 3

Ndi-Ikpe 3:8-20