Ndi-Ikpe 21:7 Bible Nso (IGBOB)

Gini ka ayi gēmere ha, bú ndi fọduru, inye ha nwunye, ebe ayi onwe-ayi were Jehova ṅua iyi na ayi agaghi-enye ha nime umu-ayi ndinyom na nwunye?

Ndi-Ikpe 21

Ndi-Ikpe 21:1-8