Ndi-Ikpe 21:5 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel we si, Ònye nọ n'etiti ebo nile nke Israel nke nārigokuteghi Jehova nime nkpọkọta? N'ihi na ọṅuǹu-iyi uku di bayere onye ahu nke nārigokuteghi Jehova rue Mizpa, si, Aghaghi ime ka ọ nwua.

Ndi-Ikpe 21

Ndi-Ikpe 21:1-7