Ndi-Ikpe 20:34 Bible Nso (IGBOB)

Orú nnù ndikom na nnù ise ndi arọputara arọputa n'Israel nile we bia na ncherita-iru Gibea, agha ahu we di arọ́: ma ndi Benjamin amaghi na ihe ọjọ nēmetu ha aru.

Ndi-Ikpe 20

Ndi-Ikpe 20:31-44