Ndi-Ikpe 20:32 Bible Nso (IGBOB)

Umu Benjamin we si, Anētib͕u ha n'iru ayi, dika na mbu. Ma umu Israel siri, Ka ayi b͕alaga, si n'obodo dọputa ha n'uzọ atuliri atuli.

Ndi-Ikpe 20

Ndi-Ikpe 20:26-34