Ndi-Ikpe 20:26 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel nile, na ndi ahu nile, we rigo, biarue Bet-el, kwa ákwá, nọdu n'ebe ahu n'iru Jehova, bue ọnu n'ubọchi ahu rue anyasi; ha we sure àjà-nsure-ọku na àjà-udo n'iru Jehova.

Ndi-Ikpe 20

Ndi-Ikpe 20:21-34