Ndi-Ikpe 20:1 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel nile we puta, ewe kpọkọta nzukọ Israel dika otù nwoke, site na Dan we rue Bia-sheba, ha na ala Gilead, n'ebe Jehova nọ na Mizpa.

Ndi-Ikpe 20

Ndi-Ikpe 20:1-8