Ndi-Ikpe 2:10 Bible Nso (IGBOB)

Ewe chikọta kwa ọb͕ọ ahu nile na ndi bu nna-ha n'ala-mọ: ọb͕ọ ọzọ we bilie inọchi ha, ndi nāmaghi Jehova, ha amaghi kwa omume nke O mere Israel.

Ndi-Ikpe 2

Ndi-Ikpe 2:9-16