Ndi-Ikpe 19:27 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nwe-ya we bilie n'ututu, meghe ọnu-uzọ ulo ahu, we pua ije ije-ya: ma, le, nwayi ahu, bú iko-ya, adawo n'ọnu-uzọ ulo ahu, aka-ya abua di kwa na nbata-uzọ.

Ndi-Ikpe 19

Ndi-Ikpe 19:24-30