Ndi-Ikpe 19:15 Bible Nso (IGBOB)

Ha we wezuga onwe-ha ba n'ebe ahu, ibà inọ ọnọdu-abali na Gibea: ọ ba, nọdu n'amá obodo ahu: ma ọ dighi nwoke nāchikọta ha ba n'ulo-ya inọ ọnọdu-abali.

Ndi-Ikpe 19

Ndi-Ikpe 19:6-23