Ndi-Ikpe 19:12 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nwe-ya we si ya, Ayi agaghi-ewezuga onwe-ayi jerue obodo onye ala ọzọ, ebe onye sitere n'umu Israel nānọghi; kama ayi gāgabiga rue Gibea.

Ndi-Ikpe 19

Ndi-Ikpe 19:3-14