Ndi-Ikpe 19:10 Bible Nso (IGBOB)

Ma nwoke ahu ekweghi inọ ọnọdu-abali, kama o biliri la, o we biarue ncherita-iru Jebus (nke ahu bu Jerusalem): inyinya-ibu abua ejikwara ejikwa nēso kwa ya, iko-ya nwayi nēso kwa ya.

Ndi-Ikpe 19

Ndi-Ikpe 19:5-15