Ndi-Ikpe 18:9 Bible Nso (IGBOB)

Ha si, Bilie, ka ayi rigo kwa imegide ha: n'ihi na ayi ahuwo ala ahu, ma, le, ọ di nma nke-uku: ùnu onwe-unu nāb͕a kwa nkiti? unu adila ume-ngwu ije na ibà inweta ala ahu.

Ndi-Ikpe 18

Ndi-Ikpe 18:5-10