Ndi-Ikpe 18:30 Bible Nso (IGBOB)

Umu Dan we guzoro onwe-ha arusi ahu apiri api: Jonatan, nwa Giashom, nwa Moses, ya onwe-ya na umu-ya ndikom we buru ndi-nchu-àjà diri ebo Dan rue ubọchi emere ndi ala ahu ka ha je biri n'ala ọzọ.

Ndi-Ikpe 18

Ndi-Ikpe 18:25-31