Ndi-Ikpe 16:31 Bible Nso (IGBOB)

Umu-nne-ya na ulo nna-ya nile we rida, bulie ya, bugota ya, lìe ya n'etiti Zọra na Eshtaol n'ílì Manoa, bú nna-ya. O we kpe Israel ikpe orú arọ.

Ndi-Ikpe 16

Ndi-Ikpe 16:23-31