Ndi-Ikpe 15:14 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ya onwe-ya biaruru Lehi, ndi Filistia we tie nkpu n'izute ya: Mọ nke Jehova we dakwasi ya n'ike, udọ̀ abua nke di n'ogwe-aka-ya abua we di ka flax nke reworo n'ọku, ab͕u-ya nile we b͕azepu n'aka-ya abua.

Ndi-Ikpe 15

Ndi-Ikpe 15:10-16