Ndi-Ikpe 14:9 Bible Nso (IGBOB)

O we rara manu-aṅu ahu n'ọbu-aka-ya abua, we nēje, nāracha ya ka ọ nēje, o we jekuru nna-ya, jekuru kwa nne-ya, nye ha, ha we racha: ma o gosighi ha na ọ bu n'ozu ọdum ka o siri rara manu-aṅu ahu.

Ndi-Ikpe 14

Ndi-Ikpe 14:6-16