Ndi-Ikpe 13:8 Bible Nso (IGBOB)

Manoa we riọ Jehova aririọ, si, Biko, Onye-nwe-ayi, ka onye nke Chineke ahu nke I zitere biaghachikute ayi ọzọ, ariọm I, ka o zí kwa ayi ihe ayi gēme nwata ahu nke agāmu.

Ndi-Ikpe 13

Ndi-Ikpe 13:1-16