Ndi-Ikpe 13:21 Bible Nso (IGBOB)

Ma mọ-ozi ahu emeghi ka Manoa na nwunye-ya hu kwa ya anya ọzọ. Mb͕e ahu Manoa mara na mọ-ozi nke Jehova ka ọ bu.

Ndi-Ikpe 13

Ndi-Ikpe 13:18-25