Ndi-Ikpe 13:19 Bible Nso (IGBOB)

Manoa we were nwa-ewu ahu na onyinye-inata-iru-ọma, surere ya Jehova ọku n'elu oké nkume: mọ-ozi nālu kwa oké ọlu, ma Manoa na nwunye-ya nēle ya anya.

Ndi-Ikpe 13

Ndi-Ikpe 13:15-22