Ndi-Ikpe 13:11 Bible Nso (IGBOB)

Manoa we bilie, jeso nwunye-ya, biakute nwoke ahu, si ya, Gi onwe-gi, ì bu nwoke ahu nke gwara nwayi a okwu? O we si, Mu ka ọ bu.

Ndi-Ikpe 13

Ndi-Ikpe 13:9-15