Ndi-Ikpe 12:3 Bible Nso (IGBOB)

M'we hu na unu abughi ndi nāzọputam, m'we tiye ndum n'ọbu-akam, gabiga imegide umu Amon, Jehova we nye ha n'akam: n'ìhi gini kwa ka unu rigokuteworom ta ibusom agha?

Ndi-Ikpe 12

Ndi-Ikpe 12:1-5