Ndi-Ikpe 10:11 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si umu Israel, Àzọputaghm unu n'aka ndi Ijipt, na n'aka ndi-Amorait, na n'aka umu Amon, na n'aka ndi Filistia?

Ndi-Ikpe 10

Ndi-Ikpe 10:5-14