Ndi-Ikpe 1:3 Bible Nso (IGBOB)

Juda we si Simeon, bú nwa-nne-ya, Sorom rigo n'ala-ife-nzàm, ka ayi we buso ndi Kenean agha; mu onwem gēsoro kwa gi je n'ala-ife-nzà-gi. Simeon we soro ya je.

Ndi-Ikpe 1

Ndi-Ikpe 1:1-11