Ndi-Hibru 9:2 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na edoziri ulo-ikwū, ulo mbu, nke ihe-idọba-oriọna ahu, na table ahu, na ob͕e achicha ahu anēche n'iru Chineke di nime ya; nke anākpọ Ebe Nsọ.

Ndi-Hibru 9

Ndi-Hibru 9:1-10