Ndi-Hibru 9:19 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na mb͕e Moses gwarari ndi Israel nile ihe nile ọ bula enyere n'iwu dika iwu ahu si di, ọ nara ọbara nke umu-ehi na ewu nile, ya na miri na aji-anu uhie na hyssop, we fesa akwukwọ ahu onwe-ya, na ndi Israel nile,

Ndi-Hibru 9

Ndi-Hibru 9:11-22