Ndi-Hibru 8:13 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e Ọ nāsi, Ọb͕ub͕a-ndu ọhu, O mewo nke-mbu ka ọ buru ihe ochie. Ma ihe nēme ochie, nke nāka kwa nká, ga-apu-n'anya nso.

Ndi-Hibru 8

Ndi-Hibru 8:4-13