Ndi-Hibru 7:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma lenu otú onye a di uku, onye Abraham, bú nna-ayi mbu, nyere otù uzọ n'uzọ iri n'isi ihe alutara n'agha.

Ndi-Hibru 7

Ndi-Hibru 7:3-9