Ndi-Hibru 6:7 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ala nke ṅuworo miri-ozuzo nke nēzokwasi ya ọtutu mb͕e, nke nēpuputa kwa nkpa-akwukwọ kwesiri ndi ahu, bú ndi anālu kwa ya ọlu n'ihi ha, ala ahu nēkère ngọzi si n'aka Chineke bia:

Ndi-Hibru 6

Ndi-Hibru 6:1-15