Ndi-Hibru 6:18 Bible Nso (IGBOB)

ka ayi we were ihe abua nādighi-agha, nke Chineke nāpughi ikwu okwu-ugha nime ha, nwe nkasi-obi siri ike, ayi, bú ndi b͕abàra ijidesi olile-anya ahu ike, bú nke edebere n'iru ayi;

Ndi-Hibru 6

Ndi-Hibru 6:15-20