Ndi-Hibru 4:7 Bible Nso (IGBOB)

O we kà otù ubọchi ọzọ, nēkwu nime Devid, mb͕e ogologo oge di otú a gasiri, si, Ta, dika ebuworo uzọ kwue, si,Ta, ọ buru na unu gānu olu-Ya,Unu emela ka obi-unu sie ike.

Ndi-Hibru 4

Ndi-Hibru 4:6-16