Ndi-Hibru 4:2 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na eziwo kwa ayi ozi ọma, ọbuná dika ezi-kwa-ra ha: ma okwu nke ha nuru abaraghi ha urù, n'ihi na ejighi okwukwe tunyere ha na ndi nuru n'ezie.

Ndi-Hibru 4

Ndi-Hibru 4:1-3