Ndi-Hibru 3:18-19 Bible Nso (IGBOB)

18. Ma òle ndi ka Ọ ṅuru iyi na ha agaghi-abà n'izu-ike-Ya, ma ọ bughi ndi nēkweyeghi?

19. Ayi riba-kwa-ra ama na ha apughi ibà nime n'ihi ekweghi-ekwe.

Ndi-Hibru 3