Ndi-Hibru 13:5 Bible Nso (IGBOB)

Ka ọchichọ-obi-unu ghara idi n'ihu-n'anya ego; ka afọ ju unu n'ihe unu nwere ub͕u a: n'ihi na Ya onwe-ya ekwuwo, si, M'gaghi-ara gi aka ma-ọli, M'gaghi-arapu kwa gi ma-ọli.

Ndi-Hibru 13

Ndi-Hibru 13:1-15