Ndi-Hibru 13:21 Bible Nso (IGBOB)

Ya me ka unu zue okè n'ezi ihe nile ọ bula ime ihe Ọ nāchọ, nēme nime ayi ihe nātọ ezi utọ n'iru Ya, site n'aka Jisus Kraist; Onye otuto nile diri rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.

Ndi-Hibru 13

Ndi-Hibru 13:11-25