Ndi-Hibru 12:3 Bible Nso (IGBOB)

na n'ihi ya, tugharianu uche n'Onye ahu Nke tachiworo obi na nkwugide di otú a, bú nke ndi-nmehie nēkwugide onwe-ha, ka ike ghara igwu unu, unu we da #mbà na nkpuru-obi-unu.

Ndi-Hibru 12

Ndi-Hibru 12:1-10