Ndi-Hibru 12:23 Bible Nso (IGBOB)

bú nb͕akọ ọra ndi-mọ-ozi nile, na nzukọ nke ndi eburu uzọ muputa ndi edeworo aha-ha n'akwukwọ n'elu-igwe, na Chineke, bú Onye-ikpé ọra madu, na mọ nke ndi ezi omume emeworo ka ha zue okè,

Ndi-Hibru 12

Ndi-Hibru 12:22-29