Ndi-Hibru 12:15 Bible Nso (IGBOB)

nēle-kwa-nu anya nke-ọma, ma ọ di onye ọ bula nke nērughi amara Chineke; ka nkpọrọgwụ ilu obula we ghara ipuputa we sob͕ue unu; ewe were nkpọrọgwụ ahu meru ọra madu;

Ndi-Hibru 12

Ndi-Hibru 12:12-21