Ndi-Hibru 11:9 Bible Nso (IGBOB)

Okwukwe ka o ji biri dika ọbìa n'ala nke ekwere ya-ri na nkwa, dika ala nābughi nke aka ya, ebe o biri n'ulo-ikwū, ya na Aisak na Jekob, ndi soro ya nēketakọ otù nkwa ahu:

Ndi-Hibru 11

Ndi-Hibru 11:1-10