Ndi-Hibru 11:37 Bible Nso (IGBOB)

aturu ha nkume, akwọwara ha, anwara ha, ewere iru mma-agha b͕ue ha: ha yiri akpukpọ aturu na akpukpọ ewu nējeghari; ebe ha nọ na nkpà, anākpab͕u ha, anēmejọ ha

Ndi-Hibru 11

Ndi-Hibru 11:28-40