Ndi-Hibru 11:3 Bible Nso (IGBOB)

Okwukwe ka ayi ji ghọta na ewerewo okwu Chineke dozie uwa nile, ya mere esiteghi n'ihe putaworo ìhè kpu ihe ahu anāhu anya.

Ndi-Hibru 11

Ndi-Hibru 11:1-10