Ndi-Hibru 11:13 Bible Nso (IGBOB)

Ndia nile nwuru n'uzọ okwukwe, ebe ha anataghi nkwa ahu, kama ha huru ha-ri, si kwa n'ebe di anya kele ha, we kwuputa na ha bu ndi-ọbìa na ndi nọ dika ọbìa n'elu uwa.

Ndi-Hibru 11

Ndi-Hibru 11:11-20