Ndi-Hibru 10:11 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-àjà ọ bula nēguzo kwa kwa-ubọchi nēfè òfùfè nēche kwa otù àjà ndia n'iru Chineke ọtutu mb͕e, bú àjà nke nāpughi ihichapu nmehie mb͕e ọ bula:

Ndi-Hibru 10

Ndi-Hibru 10:1-19