Ndi Galetia 6:14 Bible Nso (IGBOB)

Ma Chineke ekwela ka m'nya isi, ma-ọbughi n'obe Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, nke esiteworo na ya kpọgide uwa n'ebe m'nọ, kpọgide kwa mu onwem n'ebe uwa di.

Ndi Galetia 6

Ndi Galetia 6:4-18