Ndi Galetia 4:30 Bible Nso (IGBOB)

Otú ọ di, gini ka ihe edeworo n'akwukwọ nsọ nēkwu? Chupu orù-nwanyi a na nwa-ya nwoke: n'ihi na nwa-nwoke orù-nwanyi agagheso nwa nke nwanyi ahu nke nwere onwe ya keta ihe.

Ndi Galetia 4

Ndi Galetia 4:22-31